GST 105 (IGBO) Quiz Past Questions and Correct Answers

Follow Studentsdash

Get the latest admission updates, school news, NELFUND information, scholarships and important announcements directly on Telegram and WhatsApp.

Stay connected so you don’t miss important student updates.

VIEW THIS TOO

  1. Mkpọaha nwere ngalaba
    A. Anọ
    B. Ise
    C. Asatọ
    D. Iri
    ✅ Correct answer: A. Anọ
  2. “Akwụkwọ” nwere mkpụrụedemede …
    A. 6
    B. 5
    C. 7
    D. 9
    ✅ Correct answer: B
  3. Nanị otu n’ime mkpụrụedemede ndị a bụ mgbochiume – m, k, o, p …
    A. Eziokwu
    B. Asị
    C. Amaghị m
    D. Otu bụ asịsa ya
    ✅ Correct answer: B
  4. Omekangwaa bụ mkpụrụokwu na-esote……
    A. Ngwaa
    B. Aha
    C. Mkpọaha
    D. Nnyemakangwaa
    ✅ Correct answer: D
  5. Ụzọ ọzọ ndị Igbo si ezipụta ekele bụ site na
    A. Ịchị ọchị
    B. Ibi ọma
    C. Ikwe isi
    D. Mkparịta ụka
    ✅ Correct answer: B. Ibi ọma
  6. Mgbochiume Igbo dị …
    A. 41
    B. 32
    C. 15
    D. 28
    ✅ Correct answer: D
  7. A na-eji akara ………..egosi nnyemakangwaa.
    A. Akara ọcha
    B. Akara uhie
    C. Akara oji
    D. Akara ogologo
    ✅ Correct answer: B
  8. Ụdaume Igbo dị …
    A. 10
    B. 12
    C. 13
    D. 8
    ✅ Correct answer: D
  9. ‘Ga’ na-arụ ọrụ dịka…….
    A. Tensi Ndịnaazụ
    B. Ndịugbua
    C. Njụ
    D. Ndịniihu
    ✅ Correct answer: D. Ndịniihu
  10. Ndị a bụ ezi ọmụmaatụ mgbochiume – m, k, g, h – …
    A. Eziokwu
    B. Asị
    C. Ọ weghi m anya
    D. Ọ nwere ike
    ✅ Correct answer: A. Eziokwu
  11. Mkpụrụ edemede gbara mkpị dị …………………… n’Igbo
    A. 7
    B. 9
    C. 5
    D. 3
    ✅ Correct answer: B
  12. E si na……enweta okwu ọhụrụ.
    A. Aha
    B. Ngwaa
    C. Nnọchiaha
    D. Nkọwaaha
    ✅ Correct answer: B
  13. Mkpụrụ edemede Igbo dị …
    A. 61
    B. 32
    C. 36
    D. 45
    ✅ Correct answer: C
  14. Mkpụrụ edemede Igbo nwere ntụpọ dị …
    A. 4
    B. 5
    C. 6
    D. 8
    ✅ Correct answer: A
  15. Kedu mkpụrụedemede e ji emebe nnọchiaha?
    A. Mgbochiume
    B. Ụdamkpị
    C. Ụdange
    D. Ụdaume na myiri ụdaume
    ✅ Correct answer: D. Ụdaume na myiri ụdaume
  16. Mfinitivu bụ otu n’ime ndị a…….
    A. Eri
    B. Ori
    C. Oriri
    D. Iri
    ✅ Correct answer: D. Iri
  17. ‘Ọnwụ’ bụ otu n’ime aha ndị a.
    A. Ahaaka
    B. Ahaizugbe
    C. Ahauche
    D. Ahaigwe
    ✅ Correct answer: C. Ahauche
  18. Ọ bụ na mkpụrụ ụdaasụsụ ka esi emepụta mkpụrụokwu ………
    A. Eziokwu
    B. Asị
    C. Amaghị m
    D. Otu bụ asịsa ya
    ✅ Correct answer: B. Asị
  19. /kp/ bụ akara mgbochiume mkpị …
    A. Amaghị m
    B. Asị
    C. Eziokwu
    D. Otu bụ asịsa ya
    ✅ Correct answer: C. Eziokwu
  20. Mkpụrụ edemede Igbo bụ ……………….. e ji ede asụsụ Igbo.
    A. Ụdaolu
    B. Ọtọgrafị
    C. Vọwelụ
    D. Asụsụ
    ✅ Correct answer: B. Ọtọgrafị
  21. Mkpụrụokwu ndị a bụ njikọ ma ewezuga………..
    A. Na
    B. Ma
    C. Maka
    D. Pụọ
    ✅ Correct answer: D. Pụọ
  22. E kewara Nkọwaaha ụzọ……..
    A. Isii
    B. Asaa
    C. Iri
    D. Anọ
    ✅ Correct answer: A. Isii
  23. Ngwaa ọbụla ga-enweriri ………
    A. Isingwaa
    B. Akangwaa
    C. Ụkwụngwaa
    D. Ahangwaa
    ✅ Correct answer: B. Akangwaa
  24. Kedu nnọchiaha ahịrịokwu a na-akọwa ‘E riri nri’?
    A. Nnọchionye
    B. Nnọchimpesin
    C. Nnọchionwe
    D. Nnọchinkọwa
    ✅ Correct answer: B
  25. Mgbakwunye na-eso……….
    A. Nnọchiaha
    B. Nkọwaaha
    C. Mkpọaha
    D. Ngwaa
    ✅ Correct answer: D. Ngwaa
  26. Naawo bụ ekele
    A. Ehihe
    B. Abalị
    C. Ụtụtụ
    D. Agbamume
    ✅ Correct answer: B. Abalị
  27. Otu n’ime ndị a abụghị ụzọ e si amụba mkpụrụokwu
    A. Ngannihu
    B. Nsonaazụ
    C. Ọnụọgụgụ
    D. Nnọneetiti
    ✅ Correct answer: C
  28. Ọtụtụ okwu Igbo na-amụba site na ………
    A. Aha
    B. Ngwaa
    C. Nbọchiaha
    D. Nkọwaaha
    ✅ Correct answer: B. Ngwaa
  29. N’ala Igbo ikwe n’aka bụ
    A. Ekele
    B. Ọgụ
    C. Mgba
    D. Ịkwa emu
    ✅ Correct answer: A. Ekele
  30. Obodo na-ekele jọọkwa n’ala Igbo bụ ndị
    A. Ọhọzara
    B. Nkanụ
    C. Abịrịba
    D. Afikpo
    ✅ Correct answer: C. Abịrịba

Follow Studentsdash

Get the latest admission updates, school news, NELFUND information, scholarships and important announcements directly on Telegram and WhatsApp.

Stay connected so you don’t miss important student updates.

Similar Posts

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *