GST 105 (IGBO) Past Questions and Answers (Quiz Questions)
Follow Studentsdash
Get the latest admission updates, school news, NELFUND information, scholarships and important announcements directly on Telegram and WhatsApp.
Stay connected so you donโt miss important student updates.
- Omekangwaa na nnyemakangwaa na-ejikแป aka arแปฅ แปrแปฅ dแปkaโฆโฆ.
A. Aha.
B. Ngwaa.
C. Mkpแปaha.
D. Nnแปchiaha.
Answer: A - โNaโ na-arแปฅ แปrแปฅ dแปkaโฆโฆ
A. Tensi ndแปugbu a.
B. Tensi Ndแปniihu.
C. Ndแปnaazแปฅ.
D. Njแปฅ.
Answer: D - Ihe แป bแปฅla e dere ede maka แปgแปฅgแปฅ bแปฅ
A. edemede
B. ndebe olu
C. akara แปฅda olu
D. Nsupe
Answer: A - แปคzแป แปzแป ndแป Igbo si ezipแปฅta ekele bแปฅ site na
A. แปchแป แปchแป
B. ibi แปma
C. ikwe isi
D. mkparแปta แปฅka
Answer: B - Mkpแปฅrแปฅ edemede Igbo dแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ.
A. 61
B. 32
C. 36
D. 45
Answer: C - Nrแปฅaka bแปฅ okwu na-egosiโฆโฆโฆ
A. Ihe a na-ekwu maka ya.
B. ihe mmadแปฅ na-eme.
C. Ebe mmadแปฅ na-aga.
D. แปrแปฅ mmadแปฅ na-arแปฅ.
Answer: A - Nanแป otu nโime mkpแปฅrแปฅ edemede ndแป a bแปฅ mgbochiume – m, k, o, p โฆโฆโฆโฆโฆโฆ
A. Eziokwu
B. Asแป
C. amaghแป m
D. otu bแปฅ asแปsa ya
Answer: B - Mkpแปฅrแปฅ edemede Igbo bแปฅ โฆโฆโฆโฆโฆโฆ.. e ji ede asแปฅsแปฅ Igbo.
A. แปฅdaolu
B. แปtแปgrafแป
C. vแปwelแปฅ
D. asแปฅsแปฅ
Answer: B - Daalแปฅ bแปฅ ekele
A. ehihe
B. abalแป
C. แปฅtแปฅtแปฅ
D. agbamume
Answer: D - Kachifoo bแปฅ ekele
A. ehihe
B. abalแป
C. แปฅtแปฅtแปฅ
D. agbamume
Answer: B - Kedu nke na-abแปฅghแป ekele onye na-arแปฅ แปrแปฅ
A. แป dแป ike แปrแปฅ
B. Jisie ike
C. Daalแปฅ แปlแปฅ
D. Ndo
Answer: D - Isingwaa mfe bแปฅ ndแป nwereโฆโฆ
A. otu nkejiokwu.
B. nkejiokwu abแปฅแป
C. Nkejiokwu atแป
D. Nkejiokwu anแป.
Answer: A - Mkpแปฅrแปฅokwu ndแป a bแปฅ njikแป ma ewezugaโฆโฆโฆ
A. na.
B. ma.
C. maka.
D. pแปฅแป.
Answer: D - Mkpแปฅrแปฅ edemede akara ihe nโokpuru ya bแปฅ โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ..
A. mgbochiume
B. แปฅdaolu
C. แปฅdaume
D. ntแปฅpแป
Answer: D - โGaโ na-arแปฅ แปrแปฅ dแปkaโฆโฆ.
A. Tensi Ndแปnaazแปฅ.
B. Ndแปugbua.
C. Njแปฅ.
D. Ndแปniihu.
Answer: B - Ndแป Igbo sแปrแป โekwee ekeleโ
A. obi แปฅtแป adแป
B. udo adแป
C. enwee nghแปta
D. ihu asaa
Answer: D - Nnแปchiaha bแปฅ okwu na-anแปchi โฆ..
A. Oche
B. Aha mmadแปฅ
C. Akwแปฅkwแป
D. Ngwaa
Answer: B - Mkpแปฅrแปฅokwu olee ka e ji mara nrแปฅaka?
A. Abแปฅแป.
B. Atแป.
C. Anแป.
D. Ise.
Answer: A - Enweghiike ijikแปta mkpแปฅrแปฅ แปฅdaasแปฅsแปฅ were mebe mkpแปฅrแปฅokwu โฆโฆโฆ
A. Eziokwu
B. Asแป
C. amaghแป m
D. otu bแปฅ asแปsa ya
Answer: B - Ngwaa แปbแปฅla ga-enweriri โฆโฆโฆ
A. Isingwaa.
B. Akangwaa.
C. แปคkwแปฅngwaa.
D. Ahangwaa.
Answer: A - โMkputamkpuโ nwere mkpแปฅrแปฅ edemede โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ.
A. 9
B. 7
C. 8
D. 10
Answer: C - Ndแป a bแปฅ ezi แปmแปฅmaatแปฅ mgbochiume โ m, k, g, h โ โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ
A. Eziokwu
B. Asแป
C. o weghi m anya
D. o nwere ike
Answer: A - Nkแปwaaha bแปฅ okwu na-akแปwa maka
A. Ngwaa
B. Aha
C. Nnแปchiaha
D. Nrแปฅaka
Answer: B - Kedu nke na-abแปฅghแป แปฅzแป ndแป Igbo si ezipแปฅta ekele
A. nnupu isi
B. ibi แปma
C. ikwe nโaka
D. ekele แปnแปฅ
Answer: A - A na-eji akara โฆโฆโฆ..egosi nnyemakangwaa.
A. Akara แปcha
B. Akara uhie.
C. Akara oji
D. Akara ogologo.
Answer: B - E nwere nnแปchiaha โฆโฆโฆ..
A. Ise
B. Asaa
C. Atแป
D. Iri
Answer: B - A na-ederu โnaโ nโisi mgbe แป na-esote โฆโฆโฆ.
A. Aha.
B. Mgbochiume.
C. แปคdaume.
D. Omekangwaa.
Answer: B - Mkpแปฅrแปฅ edemede gbara mkpแป dแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ nโIgbo
A. 7
B. 9
C. 5
D. 3
Answer: B - Ibแปแปlachi bแปฅ ekele
A. ehihe
B. abalแป
C. แปฅtแปฅtแปฅ
D. agbamume
Answer: C - Naawo bแปฅ ekele
A. ehihe
B. abalแป
C. แปฅtแปฅtแปฅ
D. agbamume
Answer: C - Ihe na-ebuwe แปฅzแป na mmekแปrแปta mmadแปฅ na ibe ya bแปฅ?
A. asแปrแป
B. esemokwu
C. ekele
D. omenaala
Answer: C - โAkwแปฅkwแปโ nwere mkpแปฅrแปฅedemede โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ.
A. 6
B. 5
C. 7
D. 9
Answer: B - Ngalaba ngwaa dแปโฆโฆ
A. Asaa.
B. Ise.
C. Isii.
D. Anแป.
Answer: B - Kedu mkpแปฅrแปฅedemede e ji emebe nnแปchiaha?
A. Mgbochiume
B. แปคdamkpแป
C. แปคdange
D. แปคdaume na myiri แปฅdaume
Answer: D - แปคda mfe dแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ.
A. 4
B. 6
C. 8
D. 2
Answer: A - /kp/ bแปฅ akara mgbochiume mkpแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ
A. amaghแป m
B. Asi
C. Eziokwu
D. otu bแปฅ asแปsa ya
Answer: C - E si naโฆโฆenweta okwu แปhแปฅrแปฅ.
A. Aha.
B. Ngwaa.
C. Nnแปchiaha.
D. Nkแปwaaha.
Answer: B - Kedu ihe na-abแปฅghแป Aha nโebe a?
A. Aha mmadแปฅ
B. Aha ihe
C. แปtแปgrafแป
D. Aha ebe
Answer: C - Nnyemakangwaa na-enyere โฆโฆโฆ..aka iji kwudosie ike nโahแปrแปokwu.
A. Omekangwaa.
B. Isingwaa
C. Isingwaa mfe
D. Ngwaa.
Answer: A - แปคbara onye atแป bแปฅ โฆโฆโฆ
A. Anyแป
B. m
C. Unu
D. Ha
Answer: A
- Mmejupแปฅta ngwaa bแปฅ mkpแปฅrแปฅokwu na-esota ngwaa nโโฆโฆ.
A. Azแปฅ
B. Ihu
C. Etiti
D. Ime.
Answer: A - Otu nโime ndแป a abแปฅghแป แปฅzแป e si amแปฅba mkpแปฅrแปฅokwu
A. Ngannihu.
B. Nsonaazแปฅ
C. แปnแปฅแปgแปฅgแปฅ.
D. Nnแปneetiti.
Answer: C - Omekangwaa bแปฅ mkpแปฅrแปฅokwu โฆโฆ
A. na-akwudosi ike nโahแปrแปokwu.
B. anaghแป akwudosi ike nโahแปrแปokwu.
C. Zuru oke
D. nwere nghแปta.
Answer: A - Aha ndแป a na- agแปฅta แปnแปฅ gแปฅnyere ma ewepu โฆ..
A. Ahaaka.
B. Aha omee.
C. . Ahaizugbe.
D. Ahauche.
Answer: D - แปyแปkแป ube bแปฅ โฆ..
A. Ahaigwe.
B. Ahaaka.
C. Ahauche
D. Aha izugbe.
Answer: A - Kedu nnแปchiaha ahแปrแปokwu a na-akแปwa โE riri nriโ.
A. Nnแปchionye.
B. Nnแปchimpesin.
C. Nnแปchionwe.
D. Nnแปchinkแปwa.
Answer: B - Aha แปnwa bแปฅ โฆโฆโฆ.
A. Ahaaka.
B. Ahaizugbe.
C. Ahaigwe.
D. Ahaomee
Answer: A - Okwu ndแป a bแปฅ nkแปwaaha ma ewepuโฆโฆ.
A. Nwanyแป แปma.
B. Ewu oji.
C. แปjแปแป mmadแปฅ.
D. Nkแปta แปcha.
Answer: A - Otu nโime ndแป a abแปฅghแป njirimara nkแปwa.
A. Nkแปwa na-eso mkpแปaha.
B. Nkแปwa enweghi ike ikwu naanแป ya.
C. Nkแปwa anaghแป eso mkpแปฅrแปฅokwu โdแปโ.
D. Nkแปwa anaghแป akแปwa mkpแปaha.
Answer: B - Mkpแปฅrแปฅokwu a bแปฅ otu nโime nrแปฅaka.
A. Ga.
B. Jee.
C. Ahแปฅ.
D. Ka.
Answer: C - Nrแปฅaka bแปฅ otu nโime ngalabaโฆโฆ
A. Nnแปchiaha.
B. Aha.
C. Nkแปwaaha.
D. Ngwaa.
Answer: C - Nkeji asแปฅsแปฅ Igbo dแป olee?
A. Asaa
B. Ise
C. Asatแป
D. Iri
Answer: D - โแปnwแปฅโ bแปฅ otu nโime aha ndแป a.
A. Ahaaka
B. Ahaizugbe
C. Ahauche
D. Ahaigwe
Answer: C - Mkpแปaha nwere ngalaba
A. Anแป
B. Ise
C. Asatแป
D. Iri
Answer: A - Otu nโime ndแป a abแปฅghแป njแปฅajแปฅjแปฅ
A. Anaa
B. Ebee
C. แป dแป mma
D. Onye
Answer: C - Mkpแปolu bแปฅ โฆโฆ
A. M
B. Anyแป
C. Unu
D. Ha.
Answer: A - Ngwaa na-eme ka ahแปrแปokwu nweeโฆโฆ.
A. Nghแปta zuru oke.
B. okwu dแป ogologo.
C. Ahแปrแปokwu maa mma.
D. Ahแปrแปokwu nwee isi.
Answer: A - Mgbakwunye na-esoโฆโฆโฆ.
A. Nnแปchiaha
B. Nkแปwaaha
C. Mkpแปaha
D. Ngwaa.
Answer: D - Ndแปa abแปฅghแป แปmumaatแปฅ isingwaa โ fe, gwa, ri – โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ
A. amaghแป m
B. Asแป
C. Eziokwu
D. otu bแปฅ asแปsa ya
Answer: D - แป bแปฅ na mkpแปฅrแปฅ แปฅdaasแปฅsแปฅ ka esi emepแปฅta mkpแปฅrแปฅokwu โฆโฆโฆโฆ
A. Eziokwu
B. Asแป
C. amaghแป m
D. otu bแปฅ asแปsa ya
Answer: A - Ana-esi na mkpแปฅrแปฅ แปฅdaasแปฅsแปฅ emepแปฅta isingwaa โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ..
A. oweghแป m anya
B. onwereike
C. Eziokwu
D. amaghแป m
Answer: C - Ndแป a abแปฅghแป ezi แปmแปฅmaatแปฅ mgbochiume โ o, u, i – โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ..
A. Eziokwu
B. Asแป
C. amaghแป m
D. otu bแปฅ asแปsa ya
Answer: A - แปคda arแป dแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ..
A. 3
B. 5
C. 4
D. 8
Answer: C - Mkpแปฅrแปฅ edemede Igbo nwere ntแปฅpแป dแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ..
A. 4
B. 5
C. 6
D. 8
Answer: A - /ล/ bแปฅ akara (symbol) otu mgbochiume nwere ntแปฅpแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ..
A. Asi
B. o nwereike
C. Eziokwu
D. amaghแป m
Answer: C - E nwere nnyemakangwaa olee nโasแปฅsแปฅ Igbo?
A. Atแป.
B. Abแปฅแป.
C. Ise.
D. Anแป
Answer: B - Isingwaa kewara แปฅzแป โฆโฆโฆ.
A. Atแป.
B. Abแปฅแป.
C. Anแป.
D. Iri.
Answer: B - Mfinitivu bแปฅ otu nโime ndแป aโฆโฆ.
A. eri.
B. ori.
C. oriri.
D. iri.
Answer: C - Mkpแปฅrแปฅokwu ndแป a bแปฅ Nnแปchiaha ma ewezuga โฆโฆโฆ.
A. แป.
B. Anyแป.
C. Unu.
D. Chaa.
Answer: D - E kewara Nkแปwaaha แปฅzแปโฆโฆ..
A. Isii.
B. Asaa.
C. Iri.
D. Anแป.
Answer: A - แปcha bแปฅ nkแปwaaha nkeโฆโฆโฆ
A. Nkแปwa.
B. Nkeonye.
C. Nrแปฅaka.
D. Nแปmba
Answer: A - โAโ na njikแป na-arแปฅtแปฅ. โฆโฆโฆ
A. Ihe dแป nso aka.
B. Ihe dแป tere aka.
C. Ihe na-adแปghแป.
D. Ihe e merela.
Answer: A - Otu nโime ndแป a bแปฅ ahauche
A. Iwe.
B. Imirikiti.
C. Ewu.
D. Aha obodo.
Answer: A - Etu edemede kwesแปrแป แปdแป ka แป wee dแป mma kaa aka ma dแปkwa แปฅtแป bแปฅ//
A. akara edeme
B. usoro edemede
C. mkpแปฅrแปฅ okwu
D. แปฅda
Answer: A - Obodo na-ekele jแปแปkwa nโala Igbo bแปฅ ndแป
A. แปhแปzara
B. Nkanแปฅ
C. Abแปrแปba
D. Afikpo
Answer: D - Nโala Igbo ikwe nโaka bแปฅ
A. ekele
B. แปgแปฅ
C. mgba
D. แปkwa emu
Answer: A - Ekele onye rแปฅrแปฅ oru แปma bแปฅ
A. Imeela
B. abalแป แปma
C. แปฅtแปฅtแปฅ แปma
D. Ndo
Answer: A - Ekele onye แปrแปa bแปฅ
A. Imeela
B. abalแป แปma
C. แปฅtแปฅtแปฅ แปma
D. Ndo
Answer: D - แปคdaume Igbo dแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ.
A. 10
B. 12
C. 13
D. 8
Answer: D - Mgbochiume Igbo dแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ
A. 41
B. 32
C. 15
D. 28
Answer: D - Njikแป nwere ike ijikแป ma ewepuโฆโฆโฆ..
A. Mmadแปฅ na mmadแปฅ.
B. Aha na aha.
C. Mkpแปฅrแปฅokwu na mkpแปฅruokwu.
D. Nnแปchiaha na nnแปchiaha.
Answer: A - Mkpแปฅrแปฅokwu e ji mara mbuแปฅzแป bแปฅ โฆโฆโฆ..
A. na.
B. ka,
C. ga.
D. le.
Answer: A - แปtแปฅtแปฅ okwu Igbo na-amแปฅba site na โฆโฆโฆ
A. Aha.
B. Ngwaa.
C. Nbแปchiaha.
D. Nkแปwaaha.
Answer: B - Omekangwaa bแปฅ mkpแปฅrแปฅokwu na-esoteโฆโฆ
A. Ngwaa.
B. Aha.
C. Mkpแปaha.
D. Nnyemakangwaa.
Answer: D
Answers are after the questions
- Mkpแปฅrแปฅokwu ndแป a bแปฅ Nnแปchiaha ma ewezuga โฆโฆโฆ.
- A. แป.
- B. Anyแป.
- C. Unu.
- D. Chaa.
- Mkpแปฅrแปฅokwu a bแปฅ otu nโime nrแปฅaka.
- A. Ga.
- B. Jee.
- C. Ahแปฅ.
- D. Ka.
- แปคda mfe dแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ.
- A. 4
- B. 6
- C. 8
- D. 2
- Omekangwaa bแปฅ mkpแปฅrแปฅokwu na-esoteโฆโฆ
- A. Ngwaa.
- B. Aha.
- C. Mkpแปaha.
- D. Nnyemakangwaa.
- Otu nโime ndแป a abแปฅghแป njแปฅajแปฅjแปฅ
- A. Anaa
- B. Ebee
- C. แป dแป mma
- D. Onye
- Omekangwaa na nnyemakangwaa na-ejikแป aka arแปฅ แปrแปฅ dแปkaโฆโฆ.
- A. Aha.
- B. Ngwaa.
- C. Mkpแปaha.
- D. Nnแปchiaha.
- E nwere nnแปchiaha โฆโฆโฆ..
- A. Ise
- B. Asaa
- C. Atแป
- D. Iri
- Mkpแปฅrแปฅedemede Igbo nwere ntแปฅpแป dแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ..
- A. 4
- B. 5
- C. 6
- D. 8
- โMkputamkpuโ nwere mkpแปฅrแปฅ edemede โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ.
- A. 9
- B. 7
- C. 8
- D. 10
- Mkpแปฅrแปฅokwu e ji mara mbuแปฅzแป bแปฅ โฆโฆโฆ..
- A. na.
- B. ka.
- C. ga.
- D. le.
- Ndแป Igbo sแปrแป โekwee ekeleโ
- A. obi แปฅtแป adแป
- B. udo adแป
- C. enwee nghแปta
- D. ihu asaa
- แปyแปkแป ube bแปฅ โฆ..
- A. Ahaigwe.
- B. Ahaaka.
- C. Ahauche.
- D. Aha izugbe.
- Nrแปฅaka bแปฅ okwu na-egosiโฆโฆโฆ
- A. Ihe a na-ekwu maka ya.
- B. Ihe mmadแปฅ na-eme.
- C. Ebe mmadแปฅ na-aga.
- D. แปrแปฅ mmadแปฅ na-arแปฅ.
- E kewara Nkแปwaaha แปฅzแปโฆโฆ..
- A. Isii.
- B. Asaa.
- C. Iri.
- D. Anแป.
- โNaโ na-arแปฅ แปrแปฅ dแปkaโฆโฆ
- A. Tensi ndแปugbu a.
- B. Tensi Ndแปniihu.
- C. Ndแปnaazแปฅ.
- D. Njแปฅ.
- Kedu nnแปchiaha ahแปrแปokwu a na-akแปwa โE riri nriโ.
- A. Nnแปchionye.
- B. Nnแปchimpesin.
- C. Nnแปchionwe.
- D. Nnแปchinkแปwa.
- Aha ndแป a na-agแปฅta แปnแปฅ gแปฅnyere ma ewepu โฆ..
- A. Ahaaka.
- B. Aha omee.
- C. Ahaizugbe.
- D. Ahauche.
- Kedu mkpแปฅrแปฅedemede e ji emebe nnแปchiaha?
- A. Mgbochiume.
- B. แปคdamkpแป.
- C. แปคdange.
- D. แปคdaume na myiri แปฅdaume.
- Ngalaba ngwaa dแปโฆโฆ
- A. Asaa.
- B. Ise.
- C. Isii.
- D. Anแป.
- Kedu ihe na-abแปฅghแป Aha nโebe a?
- A. Aha mmadแปฅ.
- B. Aha ihe.
- C. แปtแปgrafแป.
- D. Aha ebe.
- Ndแป a bแปฅ ezi แปmแปฅmaatแปฅ mgbochiume โ m, k, g, h โ โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ
- A. Eziokwu.
- B. Asแป.
- C. o weghi m anya.
- D. o nwere ike.
- Mgbakwunye na-esoโฆโฆโฆ.
- A. Nnแปchiaha.
- B. Nkแปwaaha.
- C. Mkpแปaha.
- D. Ngwaa.
- Mkpแปolu bแปฅ โฆโฆ
- A. M.
- B. Anyแป.
- C. Unu.
- D. Ha.
- Obodo na-ekele jแปแปkwa nโala Igbo bแปฅ ndแป
- A. แปhแปzara
- B. Nkanแปฅ
- C. Abแปrแปba
- D. Afikpo
- Ekele onye แปrแปa bแปฅ
- A. Imeela
- B. Abalแป แปma
- C. แปคtแปฅtแปฅ แปma
- D. Ndo
- แปคbara onye atแป bแปฅ โฆโฆโฆ
- A. Anyแป
- B. M
- C. Unu
- D. Ha
- A na-eji akara โฆโฆโฆ..egosi nnyemakangwaa.
- A. Akara แปcha
- B. Akara uhie
- C. Akara oji
- D. Akara ogologo
- Mkpแปฅrแปฅokwu olee ka e ji mara nrแปฅaka?
- A. Abแปฅแป
- B. Atแป
- C. Anแป
- D. Ise
- Mkpแปฅrแปฅ edemede Igbo bแปฅ โฆโฆโฆโฆโฆโฆ.. e ji ede asแปฅsแปฅ Igbo.
- A. แปคdaolu
- B. แปtแปgrafแป
- C. Vแปwelแปฅ
- D. Asแปฅsแปฅ
- Otu nโime ndแป a abแปฅghแป แปฅzแป e si amแปฅba mkpแปฅrแปฅokwu
- A. Ngannihu.
- B. Nsonaazแปฅ.
- C. แปnแปฅแปgแปฅgแปฅ.
- D. Nnแปneetiti.
- Nkeji asแปฅsแปฅ Igbo dแป olee?
- A. Asaa
- B. Ise
- C. Asatแป
- D. Iri
- แปคda mfe dแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ.
- A. 4
- B. 6
- C. 8
- D. 2
- Okwu ndแป a bแปฅ nkแปwaaha ma ewepแปฅโฆโฆ.
- A. Nwanyแป แปma.
- B. Ewu oji.
- C. แปjแปแป mmadแปฅ.
- D. Nkแปta แปcha.
- Nโala Igbo ikwe nโaka bแปฅ
- A. Ekele.
- B. แปgแปฅ.
- C. Mgba.
- D. แปkwa emu.
- E nwere nnแปchiaha โฆโฆโฆ..
- A. Ise
- B. Asaa
- C. Atแป
- D. Iri
- E nwere nnyemakangwaa olee nโasแปฅsแปฅ Igbo?
- A. Atแป.
- B. Abแปฅแป.
- C. Ise.
- D. Anแป.
- Mgbakwunye na-esoโฆโฆโฆ.
- A. Nnแปchiaha
- B. Nkแปwaaha
- C. Mkpแปaha
- D. Ngwaa.
- Njikแป nwere ike ijikแป ma ewepแปฅโฆโฆโฆ..
- A. Mmadแปฅ na mmadแปฅ.
- B. Aha na aha.
- C. Mkpแปฅrแปฅokwu na mkpแปฅrแปฅokwu.
- D. Nnแปchiaha na nnแปchiaha.
- โNaโ na-arแปฅ แปrแปฅ dแปkaโฆโฆ
- A. Tensi ndแปugbu a.
- B. Tensi Ndแปniihu.
- C. Ndแปnaazแปฅ.
- D. Njแปฅ.
- Mkpแปฅrแปฅokwu olee ka e ji mara nrแปฅaka?
- A. Abแปฅแป.
- B. Atแป.
- C. Anแป.
- D. Ise.
- Aha ndแป a na-agแปฅta แปnแปฅ gแปฅnyere ma ewepแปฅ โฆ..
- A. Ahaaka.
- B. Aha omee.
- C. Ahaizugbe.
- D. Ahauche.
- Ekele onye rแปฅrแปฅ oru แปma bแปฅ
- A. Imeela
- B. Abalแป แปma
- C. แปคtแปฅtแปฅ แปma
- D. Ndo
- Ngalaba ngwaa dแปโฆโฆ
- A. Asaa.
- B. Ise.
- C. Isii.
- D. Anแป.
- แปcha bแปฅ nkแปwaaha nkeโฆโฆโฆ
- A. Nkแปwa.
- B. Nkeonye.
- C. Nrแปฅaka.
- D. Nแปmba.
- Ibแปแปlachi bแปฅ ekele
- A. Ehihe
- B. Abalแป
- C. แปคtแปฅtแปฅ
- D. Agbamume
- โGaโ na-arแปฅ แปrแปฅ dแปkaโฆโฆ.
- A. Tensi Ndแปnaazแปฅ.
- B. Ndแปugbua.
- C. Njแปฅ.
- D. Ndแปniihu.
- Otu nโime ndแป a bแปฅ ahauche
- A. Iwe.
- B. Imirikiti.
- C. Ewu.
- D. Aha obodo.
- Isingwaa mfe bแปฅ ndแป nwereโฆโฆ
- A. Otu nkejiokwu.
- B. Nkejiokwu abแปฅแป.
- C. Nkejiokwu atแป.
- D. Nkejiokwu anแป.
- Enweghiike ijikแปta mkpแปฅrแปฅ แปฅdaasแปฅsแปฅ were mebe mkpแปฅrแปฅokwu โฆโฆโฆ
- A. Eziokwu
- B. Asแป
- C. Amaghแป m
- D. Otu bแปฅ asแปsa ya
- Ihe na-ebuwe แปฅzแป na mmekแปrแปta mmadแปฅ na ibe ya bแปฅ?
- A. Asแปrแป
- B. Esemokwu
- C. Ekele
- D. Omenala
- Ana-esi na mkpแปฅrแปฅ แปฅdaasแปฅsแปฅ emepแปฅta isingwaa โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ..
- A. Oweghแป m anya
- B. Onwereike
- C. Eziokwu
- D. Amaghแป m
- E kewara Nkแปwaaha แปฅzแปโฆโฆ..
- A. Isii.
- B. Asaa.
- C. Iri.
- D. Anแป.
- Nkแปwaaha bแปฅ okwu na-akแปwa maka
- A. Ngwaa
- B. Aha
- C. Nnแปchiaha
- D. Nrแปฅaka
- Nnแปchiaha bแปฅ okwu na-anแปchi โฆ..
- A. Oche
- B. Aha mmadแปฅ
- C. Akwแปฅkwแป
- D. Ngwaa
- แปtแปฅtแปฅ okwu Igbo na-amแปฅba site na โฆโฆโฆ
- A. Aha.
- B. Ngwaa.
- C. Nbแปchiaha.
- D. Nkแปwaaha.
- Kedu nke na-abแปฅghแป ekele onye na-arแปฅ แปrแปฅ?
- A. แป dแป ike แปrแปฅ.
- B. Jisie ike.
- C. Daalแปฅ แปlแปฅ.
- D. Ndo.
- Kedu nnแปchiaha ahแปrแปokwu a na-akแปwa โE riri nriโ?
- A. Nnแปchionye.
- B. Nnแปchimpesin.
- C. Nnแปchionwe.
- D. Nnแปchinkแปwa.
- Ngwaa na-eme ka ahแปrแปokwu nweeโฆโฆ.
- A. Nghแปta zuru oke.
- B. Okwu dแป ogologo.
- C. Ahแปrแปokwu maa mma.
- D. Ahแปrแปokwu nwee isi.
- Mkpแปฅrแปฅ edemede Igbo nwere ntแปฅpแป dแป โฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆโฆ..
- A. 4
- B. 5
- C. 6
- D. 8
ANSWERS



Follow Studentsdash
Get the latest admission updates, school news, NELFUND information, scholarships and important announcements directly on Telegram and WhatsApp.
Stay connected so you donโt miss important student updates.
