Please note that past questions help you understand how exam questions are set.

GET STUDENTSDASH APP
EBSU Past Questions

GST 105 (IGBO) Past Questions and Answers (Quiz Questions)


  1. Omekangwaa na nnyemakangwaa na-ejikแป aka arแปฅ แปrแปฅ dแป‹kaโ€ฆโ€ฆ.
    A. Aha.
    B. Ngwaa.
    C. Mkpแปaha.
    D. Nnแปchiaha.
    Answer: A
  2. โ€˜Naโ€™ na-arแปฅ แปrแปฅ dแป‹kaโ€ฆโ€ฆ
    A. Tensi ndแป‹ugbu a.
    B. Tensi Ndแป‹niihu.
    C. Ndแป‹naazแปฅ.
    D. Njแปฅ.
    Answer: D
  3. Ihe แป bแปฅla e dere ede maka แปgแปฅgแปฅ bแปฅ
    A. edemede
    B. ndebe olu
    C. akara แปฅda olu
    D. Nsupe
    Answer: A
  4. แปคzแป แปzแป ndแป‹ Igbo si ezipแปฅta ekele bแปฅ site na
    A. แป‹chแป‹ แปchแป‹
    B. ibi แปma
    C. ikwe isi
    D. mkparแป‹ta แปฅka
    Answer: B
  5. Mkpแปฅrแปฅ edemede Igbo dแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    A. 61
    B. 32
    C. 36
    D. 45
    Answer: C
  6. Nrแปฅaka bแปฅ okwu na-egosiโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. Ihe a na-ekwu maka ya.
    B. ihe mmadแปฅ na-eme.
    C. Ebe mmadแปฅ na-aga.
    D. แปŒrแปฅ mmadแปฅ na-arแปฅ.
    Answer: A
  7. Nanแป‹ otu nโ€™ime mkpแปฅrแปฅ edemede ndแป‹ a bแปฅ mgbochiume – m, k, o, p โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. Eziokwu
    B. Asแป‹
    C. amaghแป‹ m
    D. otu bแปฅ asแป‹sa ya
    Answer: B
  8. Mkpแปฅrแปฅ edemede Igbo bแปฅ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.. e ji ede asแปฅsแปฅ Igbo.
    A. แปฅdaolu
    B. แปtแปgrafแป‹
    C. vแปwelแปฅ
    D. asแปฅsแปฅ
    Answer: B
  9. Daalแปฅ bแปฅ ekele
    A. ehihe
    B. abalแป‹
    C. แปฅtแปฅtแปฅ
    D. agbamume
    Answer: D
  10. Kachifoo bแปฅ ekele
    A. ehihe
    B. abalแป‹
    C. แปฅtแปฅtแปฅ
    D. agbamume
    Answer: B
  11. Kedu nke na-abแปฅghแป‹ ekele onye na-arแปฅ แปrแปฅ
    A. แปŠ dแป‹ ike แปrแปฅ
    B. Jisie ike
    C. Daalแปฅ แปlแปฅ
    D. Ndo
    Answer: D
  12. Isingwaa mfe bแปฅ ndแป‹ nwereโ€ฆโ€ฆ
    A. otu nkejiokwu.
    B. nkejiokwu abแปฅแป
    C. Nkejiokwu atแป
    D. Nkejiokwu anแป.
    Answer: A
  13. Mkpแปฅrแปฅokwu ndแป‹ a bแปฅ njikแป ma ewezugaโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. na.
    B. ma.
    C. maka.
    D. pแปฅแป.
    Answer: D
  14. Mkpแปฅrแปฅ edemede akara ihe nโ€™okpuru ya bแปฅ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    A. mgbochiume
    B. แปฅdaolu
    C. แปฅdaume
    D. ntแปฅpแป
    Answer: D
  15. โ€˜Gaโ€™ na-arแปฅ แปrแปฅ dแป‹kaโ€ฆโ€ฆ.
    A. Tensi Ndแป‹naazแปฅ.
    B. Ndแป‹ugbua.
    C. Njแปฅ.
    D. Ndแป‹niihu.
    Answer: B
  16. Ndแป‹ Igbo sแป‹rแป‹ โ€œekwee ekeleโ€
    A. obi แปฅtแป adแป‹
    B. udo adแป‹
    C. enwee nghแปta
    D. ihu asaa
    Answer: D
  17. Nnแปchiaha bแปฅ okwu na-anแปchi โ€ฆ..
    A. Oche
    B. Aha mmadแปฅ
    C. Akwแปฅkwแป
    D. Ngwaa
    Answer: B
  18. Mkpแปฅrแปฅokwu olee ka e ji mara nrแปฅaka?
    A. Abแปฅแป.
    B. Atแป.
    C. Anแป.
    D. Ise.
    Answer: A
  19. Enweghiike ijikแปta mkpแปฅrแปฅ แปฅdaasแปฅsแปฅ were mebe mkpแปฅrแปฅokwu โ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. Eziokwu
    B. Asแป‹
    C. amaghแป‹ m
    D. otu bแปฅ asแป‹sa ya
    Answer: B
  20. Ngwaa แปbแปฅla ga-enweriri โ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. Isingwaa.
    B. Akangwaa.
    C. แปคkwแปฅngwaa.
    D. Ahangwaa.
    Answer: A
  21. โ€œMkputamkpuโ€ nwere mkpแปฅrแปฅ edemede โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    A. 9
    B. 7
    C. 8
    D. 10
    Answer: C
  22. Ndแป‹ a bแปฅ ezi แปmแปฅmaatแปฅ mgbochiume โ€“ m, k, g, h โ€“ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. Eziokwu
    B. Asแป‹
    C. o weghi m anya
    D. o nwere ike
    Answer: A
  23. Nkแปwaaha bแปฅ okwu na-akแปwa maka
    A. Ngwaa
    B. Aha
    C. Nnแปchiaha
    D. Nrแปฅaka
    Answer: B
  24. Kedu nke na-abแปฅghแป‹ แปฅzแป ndแป‹ Igbo si ezipแปฅta ekele
    A. nnupu isi
    B. ibi แปma
    C. ikwe nโ€™aka
    D. ekele แปnแปฅ
    Answer: A
  25. A na-eji akara โ€ฆโ€ฆโ€ฆ..egosi nnyemakangwaa.
    A. Akara แปcha
    B. Akara uhie.
    C. Akara oji
    D. Akara ogologo.
    Answer: B
  26. E nwere nnแปchiaha โ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    A. Ise
    B. Asaa
    C. Atแป
    D. Iri
    Answer: B
  27. A na-ederu โ€˜naโ€™ nโ€™isi mgbe แป na-esote โ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    A. Aha.
    B. Mgbochiume.
    C. แปคdaume.
    D. Omekangwaa.
    Answer: B
  28. Mkpแปฅrแปฅ edemede gbara mkpแป‹ dแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ nโ€™Igbo
    A. 7
    B. 9
    C. 5
    D. 3
    Answer: B
  29. Ibแปแปlachi bแปฅ ekele
    A. ehihe
    B. abalแป‹
    C. แปฅtแปฅtแปฅ
    D. agbamume
    Answer: C
  30. Naawo bแปฅ ekele
    A. ehihe
    B. abalแป‹
    C. แปฅtแปฅtแปฅ
    D. agbamume
    Answer: C
  31. Ihe na-ebuwe แปฅzแป na mmekแปrแป‹ta mmadแปฅ na ibe ya bแปฅ?
    A. asแป‹rแป‹
    B. esemokwu
    C. ekele
    D. omenaala
    Answer: C
  32. โ€œAkwแปฅkwแปโ€ nwere mkpแปฅrแปฅedemede โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    A. 6
    B. 5
    C. 7
    D. 9
    Answer: B
  33. Ngalaba ngwaa dแป‹โ€ฆโ€ฆ
    A. Asaa.
    B. Ise.
    C. Isii.
    D. Anแป.
    Answer: B
  34. Kedu mkpแปฅrแปฅedemede e ji emebe nnแปchiaha?
    A. Mgbochiume
    B. แปคdamkpแป‹
    C. แปคdange
    D. แปคdaume na myiri แปฅdaume
    Answer: D
  35. แปคda mfe dแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    A. 4
    B. 6
    C. 8
    D. 2
    Answer: A
  36. /kp/ bแปฅ akara mgbochiume mkpแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. amaghแป‹ m
    B. Asi
    C. Eziokwu
    D. otu bแปฅ asแป‹sa ya
    Answer: C
  37. E si naโ€ฆโ€ฆenweta okwu แปhแปฅrแปฅ.
    A. Aha.
    B. Ngwaa.
    C. Nnแปchiaha.
    D. Nkแปwaaha.
    Answer: B
  38. Kedu ihe na-abแปฅghแป‹ Aha nโ€™ebe a?
    A. Aha mmadแปฅ
    B. Aha ihe
    C. แปŒtแปgrafแป‹
    D. Aha ebe
    Answer: C
  39. Nnyemakangwaa na-enyere โ€ฆโ€ฆโ€ฆ..aka iji kwudosie ike nโ€™ahแป‹rแป‹okwu.
    A. Omekangwaa.
    B. Isingwaa
    C. Isingwaa mfe
    D. Ngwaa.
    Answer: A
  40. แปคbara onye atแป bแปฅ โ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. Anyแป‹
    B. m
    C. Unu
    D. Ha
    Answer: A

  1. Mmejupแปฅta ngwaa bแปฅ mkpแปฅrแปฅokwu na-esota ngwaa nโ€™โ€ฆโ€ฆ.
    A. Azแปฅ
    B. Ihu
    C. Etiti
    D. Ime.
    Answer: A
  2. Otu nโ€™ime ndแป‹ a abแปฅghแป‹ แปฅzแป e si amแปฅba mkpแปฅrแปฅokwu
    A. Ngannihu.
    B. Nsonaazแปฅ
    C. แปŒnแปฅแปgแปฅgแปฅ.
    D. Nnแปneetiti.
    Answer: C
  3. Omekangwaa bแปฅ mkpแปฅrแปฅokwu โ€ฆโ€ฆ
    A. na-akwudosi ike nโ€™ahแป‹rแป‹okwu.
    B. anaghแป‹ akwudosi ike nโ€™ahแป‹rแป‹okwu.
    C. Zuru oke
    D. nwere nghแปta.
    Answer: A
  4. Aha ndแป‹ a na- agแปฅta แปnแปฅ gแปฅnyere ma ewepu โ€ฆ..
    A. Ahaaka.
    B. Aha omee.
    C. . Ahaizugbe.
    D. Ahauche.
    Answer: D
  5. แปŒyแปkแป ube bแปฅ โ€ฆ..
    A. Ahaigwe.
    B. Ahaaka.
    C. Ahauche
    D. Aha izugbe.
    Answer: A
  6. Kedu nnแปchiaha ahแป‹rแป‹okwu a na-akแปwa โ€˜E riri nriโ€™.
    A. Nnแปchionye.
    B. Nnแปchimpesin.
    C. Nnแปchionwe.
    D. Nnแปchinkแปwa.
    Answer: B
  7. Aha แปnwa bแปฅ โ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    A. Ahaaka.
    B. Ahaizugbe.
    C. Ahaigwe.
    D. Ahaomee
    Answer: A
  8. Okwu ndแป‹ a bแปฅ nkแปwaaha ma ewepuโ€ฆโ€ฆ.
    A. Nwanyแป‹ แปma.
    B. Ewu oji.
    C. แปŒjแปแป mmadแปฅ.
    D. Nkแป‹ta แปcha.
    Answer: A
  9. Otu nโ€™ime ndแป‹ a abแปฅghแป‹ njirimara nkแปwa.
    A. Nkแปwa na-eso mkpแปaha.
    B. Nkแปwa enweghi ike ikwu naanแป‹ ya.
    C. Nkแปwa anaghแป‹ eso mkpแปฅrแปฅokwu โ€˜dแป‹โ€™.
    D. Nkแปwa anaghแป‹ akแปwa mkpแปaha.
    Answer: B
  10. Mkpแปฅrแปฅokwu a bแปฅ otu nโ€™ime nrแปฅaka.
    A. Ga.
    B. Jee.
    C. Ahแปฅ.
    D. Ka.
    Answer: C
  11. Nrแปฅaka bแปฅ otu nโ€™ime ngalabaโ€ฆโ€ฆ
    A. Nnแปchiaha.
    B. Aha.
    C. Nkแปwaaha.
    D. Ngwaa.
    Answer: C
  12. Nkeji asแปฅsแปฅ Igbo dแป‹ olee?
    A. Asaa
    B. Ise
    C. Asatแป
    D. Iri
    Answer: D
  13. โ€˜แปŒnwแปฅโ€™ bแปฅ otu nโ€™ime aha ndแป‹ a.
    A. Ahaaka
    B. Ahaizugbe
    C. Ahauche
    D. Ahaigwe
    Answer: C
  14. Mkpแปaha nwere ngalaba
    A. Anแป
    B. Ise
    C. Asatแป
    D. Iri
    Answer: A
  15. Otu nโ€™ime ndแป‹ a abแปฅghแป‹ njแปฅajแปฅjแปฅ
    A. Anaa
    B. Ebee
    C. แปŒ dแป‹ mma
    D. Onye
    Answer: C
  16. Mkpแปolu bแปฅ โ€ฆโ€ฆ
    A. M
    B. Anyแป‹
    C. Unu
    D. Ha.
    Answer: A
  17. Ngwaa na-eme ka ahแป‹rแป‹okwu nweeโ€ฆโ€ฆ.
    A. Nghแปta zuru oke.
    B. okwu dแป‹ ogologo.
    C. Ahแป‹rแป‹okwu maa mma.
    D. Ahแป‹rแป‹okwu nwee isi.
    Answer: A
  18. Mgbakwunye na-esoโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    A. Nnแปchiaha
    B. Nkแปwaaha
    C. Mkpแปaha
    D. Ngwaa.
    Answer: D
  19. Ndแป‹a abแปฅghแป‹ แปmumaatแปฅ isingwaa โ€“ fe, gwa, ri – โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. amaghแป‹ m
    B. Asแป‹
    C. Eziokwu
    D. otu bแปฅ asแป‹sa ya
    Answer: D
  20. แปŒ bแปฅ na mkpแปฅrแปฅ แปฅdaasแปฅsแปฅ ka esi emepแปฅta mkpแปฅrแปฅokwu โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. Eziokwu
    B. Asแป‹
    C. amaghแป‹ m
    D. otu bแปฅ asแป‹sa ya
    Answer: A
  21. Ana-esi na mkpแปฅrแปฅ แปฅdaasแปฅsแปฅ emepแปฅta isingwaa โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    A. oweghแป‹ m anya
    B. onwereike
    C. Eziokwu
    D. amaghแป‹ m
    Answer: C
  22. Ndแป‹ a abแปฅghแป‹ ezi แปmแปฅmaatแปฅ mgbochiume โ€“ o, u, i – โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    A. Eziokwu
    B. Asแป‹
    C. amaghแป‹ m
    D. otu bแปฅ asแป‹sa ya
    Answer: A
  23. แปคda arแป dแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    A. 3
    B. 5
    C. 4
    D. 8
    Answer: C
  24. Mkpแปฅrแปฅ edemede Igbo nwere ntแปฅpแป dแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    A. 4
    B. 5
    C. 6
    D. 8
    Answer: A
  25. /ล‹/ bแปฅ akara (symbol) otu mgbochiume nwere ntแปฅpแป โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    A. Asi
    B. o nwereike
    C. Eziokwu
    D. amaghแป‹ m
    Answer: C
  26. E nwere nnyemakangwaa olee nโ€™asแปฅsแปฅ Igbo?
    A. Atแป.
    B. Abแปฅแป.
    C. Ise.
    D. Anแป
    Answer: B
  27. Isingwaa kewara แปฅzแป โ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    A. Atแป.
    B. Abแปฅแป.
    C. Anแป.
    D. Iri.
    Answer: B
  28. Mfinitivu bแปฅ otu nโ€™ime ndแป‹ aโ€ฆโ€ฆ.
    A. eri.
    B. ori.
    C. oriri.
    D. iri.
    Answer: C
  29. Mkpแปฅrแปฅokwu ndแป‹ a bแปฅ Nnแปchiaha ma ewezuga โ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    A. แปŒ.
    B. Anyแป‹.
    C. Unu.
    D. Chaa.
    Answer: D
  30. E kewara Nkแปwaaha แปฅzแปโ€ฆโ€ฆ..
    A. Isii.
    B. Asaa.
    C. Iri.
    D. Anแป.
    Answer: A
  31. แปŒcha bแปฅ nkแปwaaha nkeโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. Nkแปwa.
    B. Nkeonye.
    C. Nrแปฅaka.
    D. Nแปmba
    Answer: A
  32. โ€˜Aโ€™ na njikแป na-arแปฅtแปฅ. โ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. Ihe dแป‹ nso aka.
    B. Ihe dแป‹ tere aka.
    C. Ihe na-adแป‹ghแป‹.
    D. Ihe e merela.
    Answer: A
  33. Otu nโ€™ime ndแป‹ a bแปฅ ahauche
    A. Iwe.
    B. Imirikiti.
    C. Ewu.
    D. Aha obodo.
    Answer: A
  34. Etu edemede kwesแป‹rแป‹ แป‹dแป‹ ka แป wee dแป‹ mma kaa aka ma dแป‹kwa แปฅtแป bแปฅ//
    A. akara edeme
    B. usoro edemede
    C. mkpแปฅrแปฅ okwu
    D. แปฅda
    Answer: A
  35. Obodo na-ekele jแปแปkwa nโ€™ala Igbo bแปฅ ndแป‹
    A. แปŒhแปzara
    B. Nkanแปฅ
    C. Abแป‹rแป‹ba
    D. Afikpo
    Answer: D
  36. Nโ€™ala Igbo ikwe nโ€™aka bแปฅ
    A. ekele
    B. แปgแปฅ
    C. mgba
    D. แป‹kwa emu
    Answer: A
  37. Ekele onye rแปฅrแปฅ oru แปma bแปฅ
    A. Imeela
    B. abalแป‹ แปma
    C. แปฅtแปฅtแปฅ แปma
    D. Ndo
    Answer: A
  38. Ekele onye แปrแป‹a bแปฅ
    A. Imeela
    B. abalแป‹ แปma
    C. แปฅtแปฅtแปฅ แปma
    D. Ndo
    Answer: D
  39. แปคdaume Igbo dแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    A. 10
    B. 12
    C. 13
    D. 8
    Answer: D
  40. Mgbochiume Igbo dแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. 41
    B. 32
    C. 15
    D. 28
    Answer: D
  41. Njikแป nwere ike ijikแป ma ewepuโ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    A. Mmadแปฅ na mmadแปฅ.
    B. Aha na aha.
    C. Mkpแปฅrแปฅokwu na mkpแปฅruokwu.
    D. Nnแปchiaha na nnแปchiaha.
    Answer: A
  42. Mkpแปฅrแปฅokwu e ji mara mbuแปฅzแป bแปฅ โ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    A. na.
    B. ka,
    C. ga.
    D. le.
    Answer: A
  43. แปŒtแปฅtแปฅ okwu Igbo na-amแปฅba site na โ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    A. Aha.
    B. Ngwaa.
    C. Nbแปchiaha.
    D. Nkแปwaaha.
    Answer: B
  44. Omekangwaa bแปฅ mkpแปฅrแปฅokwu na-esoteโ€ฆโ€ฆ
    A. Ngwaa.
    B. Aha.
    C. Mkpแปaha.
    D. Nnyemakangwaa.
    Answer: D

Answers are after the questions

  1. Mkpแปฅrแปฅokwu ndแป‹ a bแปฅ Nnแปchiaha ma ewezuga โ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    • A. แปŒ.
    • B. Anyแป‹.
    • C. Unu.
    • D. Chaa.
  2. Mkpแปฅrแปฅokwu a bแปฅ otu nโ€™ime nrแปฅaka.
    • A. Ga.
    • B. Jee.
    • C. Ahแปฅ.
    • D. Ka.
  3. แปคda mfe dแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    • A. 4
    • B. 6
    • C. 8
    • D. 2
  4. Omekangwaa bแปฅ mkpแปฅrแปฅokwu na-esoteโ€ฆโ€ฆ
    • A. Ngwaa.
    • B. Aha.
    • C. Mkpแปaha.
    • D. Nnyemakangwaa.
  5. Otu nโ€™ime ndแป‹ a abแปฅghแป‹ njแปฅajแปฅjแปฅ
    • A. Anaa
    • B. Ebee
    • C. แปŒ dแป‹ mma
    • D. Onye
  6. Omekangwaa na nnyemakangwaa na-ejikแป aka arแปฅ แปrแปฅ dแป‹kaโ€ฆโ€ฆ.
    • A. Aha.
    • B. Ngwaa.
    • C. Mkpแปaha.
    • D. Nnแปchiaha.
  7. E nwere nnแปchiaha โ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    • A. Ise
    • B. Asaa
    • C. Atแป
    • D. Iri
  8. Mkpแปฅrแปฅedemede Igbo nwere ntแปฅpแป dแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    • A. 4
    • B. 5
    • C. 6
    • D. 8
  9. โ€œMkputamkpuโ€ nwere mkpแปฅrแปฅ edemede โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    • A. 9
    • B. 7
    • C. 8
    • D. 10
  10. Mkpแปฅrแปฅokwu e ji mara mbuแปฅzแป bแปฅ โ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    • A. na.
    • B. ka.
    • C. ga.
    • D. le.
  11. Ndแป‹ Igbo sแป‹rแป‹ โ€œekwee ekeleโ€
    • A. obi แปฅtแป adแป‹
    • B. udo adแป‹
    • C. enwee nghแปta
    • D. ihu asaa
  12. แปŒyแปkแป ube bแปฅ โ€ฆ..
    • A. Ahaigwe.
    • B. Ahaaka.
    • C. Ahauche.
    • D. Aha izugbe.
  13. Nrแปฅaka bแปฅ okwu na-egosiโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    • A. Ihe a na-ekwu maka ya.
    • B. Ihe mmadแปฅ na-eme.
    • C. Ebe mmadแปฅ na-aga.
    • D. แปŒrแปฅ mmadแปฅ na-arแปฅ.
  14. E kewara Nkแปwaaha แปฅzแปโ€ฆโ€ฆ..
    • A. Isii.
    • B. Asaa.
    • C. Iri.
    • D. Anแป.
  15. โ€˜Naโ€™ na-arแปฅ แปrแปฅ dแป‹kaโ€ฆโ€ฆ
    • A. Tensi ndแป‹ugbu a.
    • B. Tensi Ndแป‹niihu.
    • C. Ndแป‹naazแปฅ.
    • D. Njแปฅ.
  16. Kedu nnแปchiaha ahแป‹rแป‹okwu a na-akแปwa โ€˜E riri nriโ€™.
    • A. Nnแปchionye.
    • B. Nnแปchimpesin.
    • C. Nnแปchionwe.
    • D. Nnแปchinkแปwa.
  17. Aha ndแป‹ a na-agแปฅta แปnแปฅ gแปฅnyere ma ewepu โ€ฆ..
    • A. Ahaaka.
    • B. Aha omee.
    • C. Ahaizugbe.
    • D. Ahauche.
  18. Kedu mkpแปฅrแปฅedemede e ji emebe nnแปchiaha?
    • A. Mgbochiume.
    • B. แปคdamkpแป‹.
    • C. แปคdange.
    • D. แปคdaume na myiri แปฅdaume.
  19. Ngalaba ngwaa dแป‹โ€ฆโ€ฆ
    • A. Asaa.
    • B. Ise.
    • C. Isii.
    • D. Anแป.
  20. Kedu ihe na-abแปฅghแป‹ Aha nโ€™ebe a?
    • A. Aha mmadแปฅ.
    • B. Aha ihe.
    • C. แปŒtแปgrafแป‹.
    • D. Aha ebe.
  21. Ndแป‹ a bแปฅ ezi แปmแปฅmaatแปฅ mgbochiume โ€“ m, k, g, h โ€“ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    • A. Eziokwu.
    • B. Asแป‹.
    • C. o weghi m anya.
    • D. o nwere ike.
  22. Mgbakwunye na-esoโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    • A. Nnแปchiaha.
    • B. Nkแปwaaha.
    • C. Mkpแปaha.
    • D. Ngwaa.
  23. Mkpแปolu bแปฅ โ€ฆโ€ฆ
    • A. M.
    • B. Anyแป‹.
    • C. Unu.
    • D. Ha.
  24. Obodo na-ekele jแปแปkwa nโ€™ala Igbo bแปฅ ndแป‹
    • A. แปŒhแปzara
    • B. Nkanแปฅ
    • C. Abแป‹rแป‹ba
    • D. Afikpo
  25. Ekele onye แปrแป‹a bแปฅ
    • A. Imeela
    • B. Abalแป‹ แปma
    • C. แปคtแปฅtแปฅ แปma
    • D. Ndo
  26. แปคbara onye atแป bแปฅ โ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    • A. Anyแป‹
    • B. M
    • C. Unu
    • D. Ha
  27. A na-eji akara โ€ฆโ€ฆโ€ฆ..egosi nnyemakangwaa.
    • A. Akara แปcha
    • B. Akara uhie
    • C. Akara oji
    • D. Akara ogologo
  28. Mkpแปฅrแปฅokwu olee ka e ji mara nrแปฅaka?
    • A. Abแปฅแป
    • B. Atแป
    • C. Anแป
    • D. Ise
  29. Mkpแปฅrแปฅ edemede Igbo bแปฅ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.. e ji ede asแปฅsแปฅ Igbo.
    • A. แปคdaolu
    • B. แปŒtแปgrafแป‹
    • C. Vแปwelแปฅ
    • D. Asแปฅsแปฅ
  30. Otu nโ€™ime ndแป‹ a abแปฅghแป‹ แปฅzแป e si amแปฅba mkpแปฅrแปฅokwu
    • A. Ngannihu.
    • B. Nsonaazแปฅ.
    • C. แปŒnแปฅแปgแปฅgแปฅ.
    • D. Nnแปneetiti.
  31. Nkeji asแปฅsแปฅ Igbo dแป‹ olee?
    • A. Asaa
    • B. Ise
    • C. Asatแป
    • D. Iri
  32. แปคda mfe dแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    • A. 4
    • B. 6
    • C. 8
    • D. 2
  33. Okwu ndแป‹ a bแปฅ nkแปwaaha ma ewepแปฅโ€ฆโ€ฆ.
    • A. Nwanyแป‹ แปma.
    • B. Ewu oji.
    • C. แปŒjแปแป mmadแปฅ.
    • D. Nkแป‹ta แปcha.
  34. Nโ€™ala Igbo ikwe nโ€™aka bแปฅ
    • A. Ekele.
    • B. แปŒgแปฅ.
    • C. Mgba.
    • D. แปŠkwa emu.
  35. E nwere nnแปchiaha โ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    • A. Ise
    • B. Asaa
    • C. Atแป
    • D. Iri
  36. E nwere nnyemakangwaa olee nโ€™asแปฅsแปฅ Igbo?
    • A. Atแป.
    • B. Abแปฅแป.
    • C. Ise.
    • D. Anแป.
  37. Mgbakwunye na-esoโ€ฆโ€ฆโ€ฆ.
    • A. Nnแปchiaha
    • B. Nkแปwaaha
    • C. Mkpแปaha
    • D. Ngwaa.
  38. Njikแป nwere ike ijikแป ma ewepแปฅโ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    • A. Mmadแปฅ na mmadแปฅ.
    • B. Aha na aha.
    • C. Mkpแปฅrแปฅokwu na mkpแปฅrแปฅokwu.
    • D. Nnแปchiaha na nnแปchiaha.
  39. โ€˜Naโ€™ na-arแปฅ แปrแปฅ dแป‹kaโ€ฆโ€ฆ
    • A. Tensi ndแป‹ugbu a.
    • B. Tensi Ndแป‹niihu.
    • C. Ndแป‹naazแปฅ.
    • D. Njแปฅ.
  40. Mkpแปฅrแปฅokwu olee ka e ji mara nrแปฅaka?
    • A. Abแปฅแป.
    • B. Atแป.
    • C. Anแป.
    • D. Ise.
  41. Aha ndแป‹ a na-agแปฅta แปnแปฅ gแปฅnyere ma ewepแปฅ โ€ฆ..
    • A. Ahaaka.
    • B. Aha omee.
    • C. Ahaizugbe.
    • D. Ahauche.
  42. Ekele onye rแปฅrแปฅ oru แปma bแปฅ
    • A. Imeela
    • B. Abalแป‹ แปma
    • C. แปคtแปฅtแปฅ แปma
    • D. Ndo
  43. Ngalaba ngwaa dแป‹โ€ฆโ€ฆ
    • A. Asaa.
    • B. Ise.
    • C. Isii.
    • D. Anแป.
  44. แปŒcha bแปฅ nkแปwaaha nkeโ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    • A. Nkแปwa.
    • B. Nkeonye.
    • C. Nrแปฅaka.
    • D. Nแปmba.
  45. Ibแปแปlachi bแปฅ ekele
    • A. Ehihe
    • B. Abalแป‹
    • C. แปคtแปฅtแปฅ
    • D. Agbamume
  46. โ€˜Gaโ€™ na-arแปฅ แปrแปฅ dแป‹kaโ€ฆโ€ฆ.
    • A. Tensi Ndแป‹naazแปฅ.
    • B. Ndแป‹ugbua.
    • C. Njแปฅ.
    • D. Ndแป‹niihu.
  47. Otu nโ€™ime ndแป‹ a bแปฅ ahauche
    • A. Iwe.
    • B. Imirikiti.
    • C. Ewu.
    • D. Aha obodo.
  48. Isingwaa mfe bแปฅ ndแป‹ nwereโ€ฆโ€ฆ
    • A. Otu nkejiokwu.
    • B. Nkejiokwu abแปฅแป.
    • C. Nkejiokwu atแป.
    • D. Nkejiokwu anแป.
  49. Enweghiike ijikแปta mkpแปฅrแปฅ แปฅdaasแปฅsแปฅ were mebe mkpแปฅrแปฅokwu โ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    • A. Eziokwu
    • B. Asแป‹
    • C. Amaghแป‹ m
    • D. Otu bแปฅ asแป‹sa ya
  50. Ihe na-ebuwe แปฅzแป na mmekแปrแป‹ta mmadแปฅ na ibe ya bแปฅ?
    • A. Asแป‹rแป‹
    • B. Esemokwu
    • C. Ekele
    • D. Omenala
  51. Ana-esi na mkpแปฅrแปฅ แปฅdaasแปฅsแปฅ emepแปฅta isingwaa โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    • A. Oweghแป‹ m anya
    • B. Onwereike
    • C. Eziokwu
    • D. Amaghแป‹ m
  52. E kewara Nkแปwaaha แปฅzแปโ€ฆโ€ฆ..
    • A. Isii.
    • B. Asaa.
    • C. Iri.
    • D. Anแป.
  53. Nkแปwaaha bแปฅ okwu na-akแปwa maka
    • A. Ngwaa
    • B. Aha
    • C. Nnแปchiaha
    • D. Nrแปฅaka
  54. Nnแปchiaha bแปฅ okwu na-anแปchi โ€ฆ..
    • A. Oche
    • B. Aha mmadแปฅ
    • C. Akwแปฅkwแป
    • D. Ngwaa
  55. แปŒtแปฅtแปฅ okwu Igbo na-amแปฅba site na โ€ฆโ€ฆโ€ฆ
    • A. Aha.
    • B. Ngwaa.
    • C. Nbแปchiaha.
    • D. Nkแปwaaha.
  56. Kedu nke na-abแปฅghแป‹ ekele onye na-arแปฅ แปrแปฅ?
    • A. แปŠ dแป‹ ike แปrแปฅ.
    • B. Jisie ike.
    • C. Daalแปฅ แปlแปฅ.
    • D. Ndo.
  57. Kedu nnแปchiaha ahแป‹rแป‹okwu a na-akแปwa โ€˜E riri nriโ€™?
    • A. Nnแปchionye.
    • B. Nnแปchimpesin.
    • C. Nnแปchionwe.
    • D. Nnแปchinkแปwa.
  58. Ngwaa na-eme ka ahแป‹rแป‹okwu nweeโ€ฆโ€ฆ.
    • A. Nghแปta zuru oke.
    • B. Okwu dแป‹ ogologo.
    • C. Ahแป‹rแป‹okwu maa mma.
    • D. Ahแป‹rแป‹okwu nwee isi.
  59. Mkpแปฅrแปฅ edemede Igbo nwere ntแปฅpแป dแป‹ โ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆโ€ฆ..
    • A. 4
    • B. 5
    • C. 6
    • D. 8

ANSWERS

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Chat With Us?
error: Emmy is Sorry Bruh !!