GST 105 (Carryover – Old Code) Past Questions and Answers
Follow Studentsdash
Get the latest admission updates, school news, NELFUND information, scholarships and important announcements directly on Telegram and WhatsApp.
Stay connected so you don’t miss important student updates.
- Ihe na-ebuwe ụzọ na mmekọrịta mmadụ na ibe ya bụ?
A. asịrị
B. esemokwu
C. ekele
D. omenaala
Answer: C - Ndị Igbo sịrị “ekwee ekele”
A. obi ụtọ adị
B. udo adị
C. enwee nghọta
D. ihu asaa
Answer: D - Ibọọlachi bụ ekele
A. ehihe
B. abalị
C. ụtụtụ
D. agbamume
Answer: C - Naawo bụ ekele
A. ehihe
B. abalị
C. ụtụtụ
D. agbamume
Answer: C - Kachifoo bụ ekele
A. ehihe
B. abalị
C. ụtụtụ
D. agbamume
Answer: B - Obodo na-ekele jọọkwa n’ala Igbo bụ ndị
A. Ọhọzara
B. Nkanụ
C. Abịrịba
D. Afikpo
Answer: D - Ụzọ ọzọ ndị Igbo si ezipụta ekele bụ site na
A. ịchị ọchị
B. ibi ọma
C. ikwe isi
D. mkparịta ụka
Answer: B - Kedu nke na-abụghị ụzọ ndị Igbo si ezipụta ekele
A. nnupu isi
B. ibi ọma
C. ikwe n’aka
D. ekele ọnụ
Answer: A - N’ala Igbo ikwe n’aka bụ
A. ekele
B. ọgụ
C. mgba
D. ịkwa emu
Answer: A - Daalụ bụ ekele
A. ehihe
B. abalị
C. ụtụtụ
D. agbamume
Answer: D - Ekele onye rụrụ oru ọma bụ
A. Imeela
B. abalị ọma
C. ụtụtụ ọma
D. Ndo
Answer: A - Ekele onye ọrịa bụ
A. Imeela
B. abalị ọma
C. ụtụtụ ọma
D. Ndo
Answer: D - Kedu nke na-abụghị ekele onye na-arụ ọrụ
A. Ị dị ike ọrụ
B. Jisie ike
C. Daalụ ọlụ
D. Ndo
Answer: D - Mkpụrụ edemede Igbo bụ ……………….. e ji ede asụsụ Igbo.
A. ụdaolu
B. ọtọgrafị
C. vọwelụ
D. asụsụ
Answer: B - Mkpụrụ edemede Igbo dị …………………………………………….
A. 61
B. 32
C. 36
D. 45
Answer: C - Ụdaume Igbo dị ………………………………………………………………….
A. 10
B. 12
C. 13
D. 8
Answer: D - Mgbochiume Igbo dị ……………………………………………………………
A. 41
B. 32
C. 15
D. 28
Answer: D - Ndị a bụ ezi ọmụmaatụ mgbochiume – m, k, g, h – …………………………
A. Eziokwu
B. Asị
C. o weghi m anya
D. o nwere ike
Answer: A - Ndị a abụghị ezi ọmụmaatụ mgbochiume – o, u, i – …………………………..
A. Eziokwu
B. Asị
C. amaghị m
D. otu bụ asịsa ya
Answer: A - Ụda mfe dị …………………………………….
A. 4
B. 6
C. 8
D. 2
Answer: A - Ụda arọ dị ……………………………………..
A. 3
B. 5
C. 4
D. 8 - Mkpụrụ edemede Igbo nwere ntụpọ dị …………………………..
A. 4
B. 5
C. 6
D. 8
Answer: A - Mkpụrụ edemede gbara mkpị dị …………………… n’Igbo
A. 7
B. 9
C. 5
D. 3
Answer: B - Ọ bụ na mkpụrụ ụdaasụsụ ka esi emepụta mkpụrụokwu …………
A. Eziokwu
B. Asị
C. amaghị m
D. otu bụ asịsa ya
Answer: A - Ana-esi na mkpụrụ ụdaasụsụ emepụta isingwaa ……………………..
A. oweghị m anya
B. onwereike
C. Eziokwu
D. amaghị m
Answer: C - Ndịa abụghị ọmumaatụ isingwaa – fe, gwa, ri – ……………………………
A. amaghị m
B. Asị
C. Eziokwu
D. otu bụ asịsa ya
Answer: D - Enweghiike ijikọta mkpụrụ ụdaasụsụ were mebe mkpụrụokwu ………
A. Eziokwu
B. Asị
C. amaghị m
D. otu bụ asịsa ya
Answer: B - /ŋ/ bụ akara (symbol) otu mgbochiume nwere ntụpọ ………………………..
A. Asi
B. o nwereike
C. Eziokwu
D. amaghị m
Answer: C - /kp/ bụ akara mgbochiume mkpị ………………………………
A. amaghị m
B. Asi
C. Eziokwu
D. otu bụ asịsa ya
Answer: C - Nanị otu n’ime mkpụrụ edemede ndị a bụ mgbochiume – m, k, o, p ………………
A. Eziokwu
B. Asị
C. amaghị m
D. otu bụ asịsa ya
Answer: B - Mkpụrụ edemede akara ihe n’okpuru ya bụ …………………………..
A. mgbochiume
B. ụdaolu
C. ụdaume
D. ntụpọ
Answer: D - “Akwụkwọ” nwere mkpụrụedemede ………………………………………….
A. 6
B. 5
C. 7
D. 9
Answer: B - “Mkputamkpu” nwere mkpụrụ edemede …………………………….
A. 9
B. 7
C. 8
D. 10
Answer: C - Nkeji asụsụ Igbo dị olee?
A. Asaa
B. Ise
C. Asatọ
D. Iri
Answer: D - Kedu ihe na-abụghị Aha n’ebe a?
A. Aha mmadụ
B. Aha ihe
C. Ọtọgrafị
D. Aha ebe
Answer: C - ‘Ọnwụ’ bụ otu n’ime aha ndị a.
A. Ahaaka
B. Ahaizugbe
C. Ahauche
D. Ahaigwe
Answer: C - E nwere nnọchiaha ………..
A. Ise
B. Asaa
C. Atọ
D. Iri
Answer: B - Kedu mkpụrụedemede e ji emebe nnọchiaha?
A. Mgbochiume
B. Ụdamkpị
C. Ụdange
D. Ụdaume na myiri ụdaume
Answer: D - Mkpọaha nwere ngalaba
A. Anọ
B. Ise
C. Asatọ
D. Iri
Answer: A - Nnọchiaha bụ okwu na-anọchi …..
A. Oche
B. Aha mmadụ
C. Akwụkwọ
D. Ngwaa
Answer: B - Otu n’ime ndị a abụghị njụajụjụ
A. Anaa
B. Ebee
C. Ọ dị mma
D. Onye
Answer: C - Nkọwaaha bụ okwu na-akọwa maka
A. Ngwaa
B. Aha
C. Nnọchiaha
D. Nrụaka
Answer: B - Mkpọolu bụ ……
A. M
B. Anyị
C. Unu
D. Ha.
Answer: A - Ụbara onye atọ bụ ………
A. Anyị
B. m
C. Unu
D. Ha
Answer: A - Nrụaka bụ okwu na-egosi………
A. Ihe a na-ekwu maka ya.
B. ihe mmadụ na-eme.
C. Ebe mmadụ na-aga.
D. Ọrụ mmadụ na-arụ.
Answer: A - Ngwaa na-eme ka ahịrịokwu nwee…….
A. Nghọta zuru oke.
B. okwu dị ogologo.
C. Ahịrịokwu maa mma.
D. Ahịrịokwu nwee isi.
Answer: A - Mgbakwunye na-eso……….
A. Nnọchiaha
B. Nkọwaaha
C. Mkpọaha
D. Ngwaa.
Answer: D - Isingwaa mfe bụ ndị nwere……
A. otu nkejiokwu.
B. nkejiokwu abụọ
C. Nkejiokwu atọ
D. Nkejiokwu anọ.
Answer: A - Nnyemakangwaa na-enyere ………..aka iji kwudosie ike n’ahịrịokwu.
A. Omekangwaa.
B. Isingwaa
C. Isingwaa mfe
D. Ngwaa.
Answer: A - Mmejupụta ngwaa bụ mkpụrụokwu na-esota ngwaa n’…….
A. Azụ
B. Ihu
C. Etiti
D. Ime.
Answer: A - Otu n’ime ndị a abụghị ụzọ e si amụba mkpụrụokwu
A. Ngannihu.
B. Nsonaazụ
C. Ọnụọgụgụ.
D. Nnọneetiti.
Answer: C - Omekangwaa bụ mkpụrụokwu ……
A. na-akwudosi ike n’ahịrịokwu.
B. anaghị akwudosi ike n’ahịrịokwu.
C. Zuru oke
D. nwere nghọta.
Answer: A - A na-eji akara ………..egosi nnyemakangwaa.
A. Akara ọcha
B. Akara uhie.
C. Akara oji
D. Akara ogologo.
Answer: B - Aha ndị a na- agụta ọnụ gụnyere ma ewepu …..
A. Ahaaka.
B. Aha omee.
C. . Ahaizugbe.
D. Ahauche.
Answer: D - Ọyọkọ ube bụ …..
A. Ahaigwe.
B. Ahaaka.
C. Ahauche
D. Aha izugbe.
Answer: A - Kedu nnọchiaha ahịrịokwu a na-akọwa ‘E riri nri’.
A. Nnọchionye.
B. Nnọchimpesin.
C. Nnọchionwe.
D. Nnọchinkọwa.
Answer: B - Aha ọnwa bụ ……….
A. Ahaaka.
B. Ahaizugbe.
C. Ahaigwe.
D. Ahaomee
Answer: A - Okwu ndị a bụ nkọwaaha ma ewepu…….
A. Nwanyị ọma.
B. Ewu oji.
C. Ọjọọ mmadụ.
D. Nkịta ọcha.
Answer: A - Otu n’ime ndị a abụghị njirimara nkọwa.
A. Nkọwa na-eso mkpọaha.
B. Nkọwa enweghi ike ikwu naanị ya.
C. Nkọwa anaghị eso mkpụrụokwu ‘dị’.
D. Nkọwa anaghị akọwa mkpọaha.
Answer: B - Mkpụrụokwu a bụ otu n’ime nrụaka.
A. Ga.
B. Jee.
C. Ahụ.
D. Ka.
Answer: C - Nrụaka bụ otu n’ime ngalaba……
A. Nnọchiaha.
B. Aha.
C. Nkọwaaha.
D. Ngwaa.
Answer: C - Ngalaba ngwaa dị……
A. Asaa.
B. Ise.
C. Isii.
D. Anọ.
Answer: B - E si na……enweta okwu ọhụrụ.
A. Aha.
B. Ngwaa.
C. Nnọchiaha.
D. Nkọwaaha.
Answer: B - Ngwaa ọbụla ga-enweriri ………
A. Isingwaa.
B. Akangwaa.
C. Ụkwụngwaa.
D. Ahangwaa.
Answer: A - ‘Na’ na-arụ ọrụ dịka……
A. Tensi ndịugbu a.
B. Tensi Ndịniihu.
C. Ndịnaazụ.
D. Njụ.
Answer: D - ‘Ga’ na-arụ ọrụ dịka…….
A. Tensi Ndịnaazụ.
B. Ndịugbua.
C. Njụ.
D. Ndịniihu.
Answer: B - Ọtụtụ okwu Igbo na-amụba site na ………
A. Aha.
B. Ngwaa.
C. Nbọchiaha.
D. Nkọwaaha.
Answer: B - Omekangwaa bụ mkpụrụokwu na-esote……
A. Ngwaa.
B. Aha.
C. Mkpọaha.
D. Nnyemakangwaa.
Answer: D - Njikọ nwere ike ijikọ ma ewepu………..
A. Mmadụ na mmadụ.
B. Aha na aha.
C. Mkpụrụokwu na mkpụruokwu.
D. Nnọchiaha na nnọchiaha.
Answer: A - Mkpụrụokwu ndị a bụ njikọ ma ewezuga………..
A. na.
B. ma.
C. maka.
D. pụọ.
Answer: D - Mkpụrụokwu e ji mara mbuụzọ bụ ………..
A. na.
B. ka,
C. ga.
D. le.
Answer: A - A na-ederu ‘na’ n’isi mgbe ọ na-esote ……….
A. Aha.
B. Mgbochiume.
C. Ụdaume.
D. Omekangwaa.
Answer: B - E nwere nnyemakangwaa olee n’asụsụ Igbo?
A. Atọ.
B. Abụọ.
C. Ise.
D. Anọ
Answer: B - Isingwaa kewara ụzọ ……….
A. Atọ.
B. Abụọ.
C. Anọ.
D. Iri.
Answer: B - Mfinitivu bụ otu n’ime ndị a…….
A. eri.
B. ori.
C. oriri.
D. iri.
Answer: C - Mkpụrụokwu olee ka e ji mara nrụaka?
A. Abụọ.
B. Atọ.
C. Anọ.
D. Ise.
Answer: A - Mkpụrụokwu ndị a bụ Nnọchiaha ma ewezuga ……….
A. Ọ.
B. Anyị.
C. Unu.
D. Chaa.
Answer: D - E kewara Nkọwaaha ụzọ……..
A. Isii.
B. Asaa.
C. Iri.
D. Anọ.
Answer: A - Ọcha bụ nkọwaaha nke………
A. Nkọwa.
B. Nkeonye.
C. Nrụaka.
D. Nọmba
Answer: A - ‘A’ na njikọ na-arụtụ. ………
A. Ihe dị nso aka.
B. Ihe dị tere aka.
C. Ihe na-adịghị.
D. Ihe e merela.
Answer: A - Omekangwaa na nnyemakangwaa na-ejikọ aka arụ ọrụ dịka…….
A. Aha.
B. Ngwaa.
C. Mkpọaha.
D. Nnọchiaha.
Answer: A - Otu n’ime ndị a bụ ahauche
A. Iwe.
B. Imirikiti.
C. Ewu.
D. Aha obodo.
Answer: A - Etu edemede kwesịrị ịdị ka ọ wee dị mma kaa aka ma dịkwa ụtọ bụ
A. akara edeme
B. usoro edemede
C. mkpụrụ okwu
D. ụda
Answer: A - Ihe ọ bụla e dere ede maka ọgụgụ bụ
A. edemede
B. ndebe olu
C. akara ụda olu
D. Nsupe
Answer: A
Follow Studentsdash
Get the latest admission updates, school news, NELFUND information, scholarships and important announcements directly on Telegram and WhatsApp.
Stay connected so you don’t miss important student updates.
