Ihe na-ebuwe ụzọ na mmekọrịta mmadụ na ibe ya bụ? A. asịrị B. esemokwu C. ekele D. omenaala Answer: C
Ndị Igbo sịrị “ekwee ekele” A. obi ụtọ adị B. udo adị C. enwee nghọta D. ihu asaa Answer: D
Ibọọlachi bụ ekele A. ehihe B. abalị C. ụtụtụ D. agbamume Answer: C
Naawo bụ ekele A. ehihe B. abalị C. ụtụtụ D. agbamume Answer: C
Kachifoo bụ ekele A. ehihe B. abalị C. ụtụtụ D. agbamume Answer: B
Obodo na-ekele jọọkwa n’ala Igbo bụ ndị A. Ọhọzara B. Nkanụ C. Abịrịba D. Afikpo Answer: D
Ụzọ ọzọ ndị Igbo si ezipụta ekele bụ site na A. ịchị ọchị B. ibi ọma C. ikwe isi D. mkparịta ụka Answer: B
Kedu nke na-abụghị ụzọ ndị Igbo si ezipụta ekele A. nnupu isi B. ibi ọma C. ikwe n’aka D. ekele ọnụ Answer: A
N’ala Igbo ikwe n’aka bụ A. ekele B. ọgụ C. mgba D. ịkwa emu Answer: A
Daalụ bụ ekele A. ehihe B. abalị C. ụtụtụ D. agbamume Answer: D
Ekele onye rụrụ oru ọma bụ A. Imeela B. abalị ọma C. ụtụtụ ọma D. Ndo Answer: A
Ekele onye ọrịa bụ A. Imeela B. abalị ọma C. ụtụtụ ọma D. Ndo Answer: D
Kedu nke na-abụghị ekele onye na-arụ ọrụ A. Ị dị ike ọrụ B. Jisie ike C. Daalụ ọlụ D. Ndo Answer: D
Mkpụrụ edemede Igbo bụ ……………….. e ji ede asụsụ Igbo. A. ụdaolu B. ọtọgrafị C. vọwelụ D. asụsụ Answer: B
Mkpụrụ edemede Igbo dị ……………………………………………. A. 61 B. 32 C. 36 D. 45 Answer: C
Ụdaume Igbo dị …………………………………………………………………. A. 10 B. 12 C. 13 D. 8 Answer: D
Mgbochiume Igbo dị …………………………………………………………… A. 41 B. 32 C. 15 D. 28 Answer: D
Ndị a bụ ezi ọmụmaatụ mgbochiume – m, k, g, h – ………………………… A. Eziokwu B. Asị C. o weghi m anya D. o nwere ike Answer: A
Ndị a abụghị ezi ọmụmaatụ mgbochiume – o, u, i – ………………………….. A. Eziokwu B. Asị C. amaghị m D. otu bụ asịsa ya Answer: A
Ụda mfe dị ……………………………………. A. 4 B. 6 C. 8 D. 2 Answer: A
Ụda arọ dị …………………………………….. A. 3 B. 5 C. 4 D. 8
Mkpụrụ edemede Igbo nwere ntụpọ dị ………………………….. A. 4 B. 5 C. 6 D. 8 Answer: A
Mkpụrụ edemede gbara mkpị dị …………………… n’Igbo A. 7 B. 9 C. 5 D. 3 Answer: B
Ọ bụ na mkpụrụ ụdaasụsụ ka esi emepụta mkpụrụokwu ………… A. Eziokwu B. Asị C. amaghị m D. otu bụ asịsa ya Answer: A
Ana-esi na mkpụrụ ụdaasụsụ emepụta isingwaa …………………….. A. oweghị m anya B. onwereike C. Eziokwu D. amaghị m Answer: C
Ndịa abụghị ọmumaatụ isingwaa – fe, gwa, ri – …………………………… A. amaghị m B. Asị C. Eziokwu D. otu bụ asịsa ya Answer: D
Enweghiike ijikọta mkpụrụ ụdaasụsụ were mebe mkpụrụokwu ……… A. Eziokwu B. Asị C. amaghị m D. otu bụ asịsa ya Answer: B
/ŋ/ bụ akara (symbol) otu mgbochiume nwere ntụpọ ……………………….. A. Asi B. o nwereike C. Eziokwu D. amaghị m Answer: C
/kp/ bụ akara mgbochiume mkpị ……………………………… A. amaghị m B. Asi C. Eziokwu D. otu bụ asịsa ya Answer: C
Nanị otu n’ime mkpụrụ edemede ndị a bụ mgbochiume – m, k, o, p ……………… A. Eziokwu B. Asị C. amaghị m D. otu bụ asịsa ya Answer: B
Mkpụrụ edemede akara ihe n’okpuru ya bụ ………………………….. A. mgbochiume B. ụdaolu C. ụdaume D. ntụpọ Answer: D
“Akwụkwọ” nwere mkpụrụedemede …………………………………………. A. 6 B. 5 C. 7 D. 9 Answer: B
“Mkputamkpu” nwere mkpụrụ edemede ……………………………. A. 9 B. 7 C. 8 D. 10 Answer: C
Nkeji asụsụ Igbo dị olee? A. Asaa B. Ise C. Asatọ D. Iri Answer: D
Kedu ihe na-abụghị Aha n’ebe a? A. Aha mmadụ B. Aha ihe C. Ọtọgrafị D. Aha ebe Answer: C
‘Ọnwụ’ bụ otu n’ime aha ndị a. A. Ahaaka B. Ahaizugbe C. Ahauche D. Ahaigwe Answer: C
E nwere nnọchiaha ……….. A. Ise B. Asaa C. Atọ D. Iri Answer: B
Kedu mkpụrụedemede e ji emebe nnọchiaha? A. Mgbochiume B. Ụdamkpị C. Ụdange D. Ụdaume na myiri ụdaume Answer: D
Mkpọaha nwere ngalaba A. Anọ B. Ise C. Asatọ D. Iri Answer: A
Nnọchiaha bụ okwu na-anọchi ….. A. Oche B. Aha mmadụ C. Akwụkwọ D. Ngwaa Answer: B
Otu n’ime ndị a abụghị njụajụjụ A. Anaa B. Ebee C. Ọ dị mma D. Onye Answer: C
Nkọwaaha bụ okwu na-akọwa maka A. Ngwaa B. Aha C. Nnọchiaha D. Nrụaka Answer: B
Mkpọolu bụ …… A. M B. Anyị C. Unu D. Ha. Answer: A
Ụbara onye atọ bụ ……… A. Anyị B. m C. Unu D. Ha Answer: A
Nrụaka bụ okwu na-egosi……… A. Ihe a na-ekwu maka ya. B. ihe mmadụ na-eme. C. Ebe mmadụ na-aga. D. Ọrụ mmadụ na-arụ. Answer: A
Ngwaa na-eme ka ahịrịokwu nwee……. A. Nghọta zuru oke. B. okwu dị ogologo. C. Ahịrịokwu maa mma. D. Ahịrịokwu nwee isi. Answer: A
Mgbakwunye na-eso………. A. Nnọchiaha B. Nkọwaaha C. Mkpọaha D. Ngwaa. Answer: D
Isingwaa mfe bụ ndị nwere…… A. otu nkejiokwu. B. nkejiokwu abụọ C. Nkejiokwu atọ D. Nkejiokwu anọ. Answer: A
Nnyemakangwaa na-enyere ………..aka iji kwudosie ike n’ahịrịokwu. A. Omekangwaa. B. Isingwaa C. Isingwaa mfe D. Ngwaa. Answer: A
Mmejupụta ngwaa bụ mkpụrụokwu na-esota ngwaa n’……. A. Azụ B. Ihu C. Etiti D. Ime. Answer: A
Otu n’ime ndị a abụghị ụzọ e si amụba mkpụrụokwu A. Ngannihu. B. Nsonaazụ C. Ọnụọgụgụ. D. Nnọneetiti. Answer: C
Omekangwaa bụ mkpụrụokwu …… A. na-akwudosi ike n’ahịrịokwu. B. anaghị akwudosi ike n’ahịrịokwu. C. Zuru oke D. nwere nghọta. Answer: A
A na-eji akara ………..egosi nnyemakangwaa. A. Akara ọcha B. Akara uhie. C. Akara oji D. Akara ogologo. Answer: B
Aha ndị a na- agụta ọnụ gụnyere ma ewepu ….. A. Ahaaka. B. Aha omee. C. . Ahaizugbe. D. Ahauche. Answer: D
Ọyọkọ ube bụ ….. A. Ahaigwe. B. Ahaaka. C. Ahauche D. Aha izugbe. Answer: A
Kedu nnọchiaha ahịrịokwu a na-akọwa ‘E riri nri’. A. Nnọchionye. B. Nnọchimpesin. C. Nnọchionwe. D. Nnọchinkọwa. Answer: B
Aha ọnwa bụ ………. A. Ahaaka. B. Ahaizugbe. C. Ahaigwe. D. Ahaomee Answer: A
Okwu ndị a bụ nkọwaaha ma ewepu……. A. Nwanyị ọma. B. Ewu oji. C. Ọjọọ mmadụ. D. Nkịta ọcha. Answer: A
Otu n’ime ndị a abụghị njirimara nkọwa. A. Nkọwa na-eso mkpọaha. B. Nkọwa enweghi ike ikwu naanị ya. C. Nkọwa anaghị eso mkpụrụokwu ‘dị’. D. Nkọwa anaghị akọwa mkpọaha. Answer: B
Mkpụrụokwu a bụ otu n’ime nrụaka. A. Ga. B. Jee. C. Ahụ. D. Ka. Answer: C
Nrụaka bụ otu n’ime ngalaba…… A. Nnọchiaha. B. Aha. C. Nkọwaaha. D. Ngwaa. Answer: C
Ngalaba ngwaa dị…… A. Asaa. B. Ise. C. Isii. D. Anọ. Answer: B
E si na……enweta okwu ọhụrụ. A. Aha. B. Ngwaa. C. Nnọchiaha. D. Nkọwaaha. Answer: B
Ngwaa ọbụla ga-enweriri ……… A. Isingwaa. B. Akangwaa. C. Ụkwụngwaa. D. Ahangwaa. Answer: A
‘Na’ na-arụ ọrụ dịka…… A. Tensi ndịugbu a. B. Tensi Ndịniihu. C. Ndịnaazụ. D. Njụ. Answer: D
‘Ga’ na-arụ ọrụ dịka……. A. Tensi Ndịnaazụ. B. Ndịugbua. C. Njụ. D. Ndịniihu. Answer: B
Ọtụtụ okwu Igbo na-amụba site na ……… A. Aha. B. Ngwaa. C. Nbọchiaha. D. Nkọwaaha. Answer: B
Omekangwaa bụ mkpụrụokwu na-esote…… A. Ngwaa. B. Aha. C. Mkpọaha. D. Nnyemakangwaa. Answer: D
Njikọ nwere ike ijikọ ma ewepu……….. A. Mmadụ na mmadụ. B. Aha na aha. C. Mkpụrụokwu na mkpụruokwu. D. Nnọchiaha na nnọchiaha. Answer: A
Mkpụrụokwu ndị a bụ njikọ ma ewezuga……….. A. na. B. ma. C. maka. D. pụọ. Answer: D
Mkpụrụokwu e ji mara mbuụzọ bụ ……….. A. na. B. ka, C. ga. D. le. Answer: A
A na-ederu ‘na’ n’isi mgbe ọ na-esote ………. A. Aha. B. Mgbochiume. C. Ụdaume. D. Omekangwaa. Answer: B
E nwere nnyemakangwaa olee n’asụsụ Igbo? A. Atọ. B. Abụọ. C. Ise. D. Anọ Answer: B
Isingwaa kewara ụzọ ………. A. Atọ. B. Abụọ. C. Anọ. D. Iri. Answer: B
Mfinitivu bụ otu n’ime ndị a……. A. eri. B. ori. C. oriri. D. iri. Answer: C
Mkpụrụokwu olee ka e ji mara nrụaka? A. Abụọ. B. Atọ. C. Anọ. D. Ise. Answer: A
Mkpụrụokwu ndị a bụ Nnọchiaha ma ewezuga ………. A. Ọ. B. Anyị. C. Unu. D. Chaa. Answer: D
E kewara Nkọwaaha ụzọ…….. A. Isii. B. Asaa. C. Iri. D. Anọ. Answer: A
Ọcha bụ nkọwaaha nke……… A. Nkọwa. B. Nkeonye. C. Nrụaka. D. Nọmba Answer: A
‘A’ na njikọ na-arụtụ. ……… A. Ihe dị nso aka. B. Ihe dị tere aka. C. Ihe na-adịghị. D. Ihe e merela. Answer: A
Omekangwaa na nnyemakangwaa na-ejikọ aka arụ ọrụ dịka……. A. Aha. B. Ngwaa. C. Mkpọaha. D. Nnọchiaha. Answer: A
Otu n’ime ndị a bụ ahauche A. Iwe. B. Imirikiti. C. Ewu. D. Aha obodo. Answer: A
Etu edemede kwesịrị ịdị ka ọ wee dị mma kaa aka ma dịkwa ụtọ bụ A. akara edeme B. usoro edemede C. mkpụrụ okwu D. ụda Answer: A
Ihe ọ bụla e dere ede maka ọgụgụ bụ A. edemede B. ndebe olu C. akara ụda olu D. Nsupe Answer: A